All Forums
Wazobia (by chislon23)
Bicycle ndi Igbo na akpo ya igwe ma obu ogi obara mere fuel
@chislon23: whaaaaaaat? Lol...kedukwa Nke bu oji obara mere fuel...ibiakwa..
Obu ihe nnem na akpo ya maka na obu ike ka eji azo ya
Ya mere ndi okenye ji akpoya uwa bu ndoli ndoli
@chislon23: u re just toooooooooo funny.....ochi atogbuelam ebea...
..
Uwa bu ndoli ndoli...I bu nwa afo..daaalu nna m.

Uwa bu ndoli ndoli...I bu nwa afo..daaalu nna m.
Ya bu ekpere umu mmadu Nile ndi Mara chineke. udo chi na ndu anyi nine
@chislon23: Aaami...nwanne..network m na adola m aka elekere azu..tinyekwa na oku adighi..ekpomoku Ebe nile...amaghi nke a na aya aya
Quick reply:
RULES:
- Be respectful at all times.
- Be mature and act like an adult.
- Respect different points of view.
- Discuss ideas, not specific users.
- Don't get personal.
- No profanity.
- No drama.
- No thread hijacking.
- No trolling.
- No spamming.
- No soliciting.
- No duplicate posting.
- No posting in the wrong section.
- No posting of contact information.
- Be welcoming to new users.
Login: